Abá
obodo di na Abia State, south Nigeria / From Wikipedia, the free encyclopedia
Abá bu ama ukwu nọ na ebe odida anyanwu Naijeria. Ono n'ime Nkeji Ochíchí wų Abia. Aba nwèrè oshimiri nke ha kpòrò Aba. Otu oke ndi Igbo, ndi nke ana-kpo ndi Ngwa bi n'Aba na nnukwu.
More information aha gọọmenti, akara ala ...
aha gọọmenti | Aba |
---|---|
akara ala | Aba |
demonym | аби́нец, аби́нцы |
mba/obodo | Naijiria |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Aba South |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
dị n'ime ma ọ bụ n'akụkụ mmiri mmiri | Aba River |
nhazi ọnọdụ | 5°7′0″N 7°22′0″E |
postal code | 450 |
webụsaịtị | https://www.abiastate.gov.ng |
Köppen climate classification | Ọnọdụ ihu igwe na-ekpo ọkụ |
Koodu ọkpụkpọ mpaghara | 082 |
Close
Njirimara Aba ǫzǫ bų izų ahia. A na azų ahia ǫfuma n'Aba. Ahia ama ǫfųma dį na ala a bų
- Ahia Ariaria - a na ere igbe, akwa ǫhųrų, ihe ųlǫ na ihe ndi ǫzǫ,
- Ahia ǫhųrų - a na ere ihe eji esi nni, akwa ochie,
- Ahia cemeteri - a na ere ihe nni ebe o dį ukwuu.
Wikimedia Commons nwe ru media dị ikwu nye Abá. |