Ndị Ìgbò
Otu agbụrụ nke dị na mba Nigeria / From Wikipedia, the free encyclopedia
N'ala Naigeria, Ndị Ìgbò bụ ndị nke atọ ma a bịa na ọnụ ọgụgụ ebo ndị e nwere na Naijirịa . Asụsụ eji mara ndi Ìgbò bu asụsụ Ìgbò. Asụsụ ọzọ ha na-asụkarị bụ "broken English". Imerime ndị mmadu nọ n'ala Igbo na-asụkwa asusu bèkeè, n'ihi agụmakwụkwọ ha nwetaworo na asụsụ bèkèè.
More information Asụsụ obodo, okpukpere chi/echiche ụwa ...
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin, njikota asụsụ igbo |
---|---|
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
mba/obodo | Naijiria |
has list | list of Igbo people |
Close
Ndị Igbo
Ụfọdụ n'ịme steetị Naijirịa nke ndị Igbo kacha dị ọtụtụ na ha bụ: Ọ̀hà Abia, Ọ̀hà Ọmambala, Ọ̀hà Ebonyi, Ọ̀hà Enugu, ma na Ọ̀hà Imo. Ọ̀hà Delta (Anioma) na Ọ̀hà Rivers.[1]
Enwekara asụsụ ndi ọzọ a na-asụ na ala Naigiria nke gbara ndị Igbo gburugburu gụnyere: Igala, Urhobo, Isoko, Itshekiri, Ibibio, Idoma, Tiv, Edo, Eshan d.g.z.