Békè'
From Wikipedia, the free encyclopedia
Békè bu mkpurokwu ana-kpo ndi ocha. Obu kwa he ana-kpo asüsü wo. Mgbe onye Scotland nwoke ana-kpo William Baike biara n'Igboland, ogwara ndi madu n'aha ya bula Baike. Maka otu ndị Inglish di su asusu ha, mgbe ndị Igbo suoro ya, o dila ike. Ha kpowa 'Baike' 'bekee', kpowazie ndi ocha enyiya, ndi bekee.
Békè'