Aba South
Okpuru ọchịchị dị na Naijiria / From Wikipedia, the free encyclopedia
Aba South bụ ọchịchị di n'ime obodo nke Abia State, Nigeria. Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Aba .
More information mba/obodo, dị na ngalaba nhazi mpaghara ...
mba/obodo | Naijiria |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Steeti Abia |
nhazi ọnọdụ | 5°6′0″N 7°21′0″E, 5°6′0″N 7°21′0″E |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | Onye isi okpụrụ ọchịchị |
Executive òtù | supervisory councillors of Aba South local government |
òtù omebe iwu | Aba South legislative council |
Close
Aba South
Ọ nwere mpaghara ala 49 km 2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ 423,852 na ngụkọ 2006.
Koodu nzipu ozi bụ 450. [1]