Onye na -eme ihe nkiri Naijiria , Ogu egwu nakwa Onye Ndoro Ndoro Ochichi Naijiria From Wikipedia, the free encyclopedia
Amụrụ Onyeka Onwenu n' ụbọchi iri na asaa n' ime onwa ise n' ime afor 1952 wee nwụọ na Julaị 30, 2024. Ọ bụ onye Naijiria, Ọ na-agu egwu, na-ede abụ ma na-eme ihe egwuruegwu. Ọ bụkwa onye nta akụkọ, bụrụkwa onye ndorondoro ochichi obodo. o bu onye oka ikpe na ihe ejiji X factor. O bu onye nkasi nwa ohurnru nwa nwayi nke onye nwere ozuzu na ihe nmuta nsi na Naijiria, papa Onyeka Onwenu bukwa onye ndorondoro ochichi, Afa nna Onyeka Onwenu bu D. K. Onwenu. Ndi nta akuko na akpokwa ya "enenebe eje oru", obukwa onye isi npugoro apu na Imo State Council for arts and Culture, ugbua, obu onye isi kacha na ulo oru ihe gbasara oganairu umu nwayi.
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri |
---|---|
ụdịekere | nwanyị |
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Onyeka Onwenu |
aha enyere | Onyeka |
aha ezinụlọ ya | Onwenu |
ụbọchị ọmụmụ ya | 31 Jenụwarị 1952 |
Ebe ọmụmụ | Obosi |
Ụbọchị ọnwụ ya | 30 Julaị 2024 |
Ebe ọ nwụrụ | Reddington Hospital Lagos |
Ńnà | D. K. Onwenu |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa, Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
Ọkwá o ji | Executive Director of the National Centre for Women Development |
ebe agụmakwụkwọ | Wellesley College, New School |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1984 |
Oge ọrụ ya (njedebe) | 2024 |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
talk show guest | The X Factor |
Ihe nrite | Africa Movie Academy Awards |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.
Every time you click a link to Wikipedia, Wiktionary or Wikiquote in your browser's search results, it will show the modern Wikiwand interface.
Wikiwand extension is a five stars, simple, with minimum permission required to keep your browsing private, safe and transparent.