onye ọrụ mgbasa ozi ama ama From Wikipedia, the free encyclopedia
Anita Ifeoma Isede, nke a maara dị ka Omalicha (nke a na-akpọkwa "Omalisha") bụ onye Agbor na Delta steeti, Naịjirịa. Ọ bụ onye ngosi na olu a ma ama na Rhythm 93.7 ebe ọ na-akwado "morning drive", "ihe ngosi ụtụtụ mgbede (faji Friday)," "Hola at the seaside (a request show)" na "seaside".[1]
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha enyere | Anita ![]() |
aha pseudonym | Omalisha ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | àgwà redio ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Lagos ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L484 ![]() |
Omalisha bụ onye gụsịrị akwụkwọ na French na Mahadum nke Lagos . O bu ụzọ dekọọ olu ya na laptọọpụ Cobhams Asuquo, mgbe ọ nọ n'ụlọ akwụkwọ ọnụ, dị ka obere olu ọdịyo nke mechara nweta nlebara anya nke Rhythm FM ebe ọ malitere ọrụ ya. Ọ na-eme atụmatụ inwe Vlog ma malite azụmahịa isi nri.[2]
Omalisha dị ka a maara ya nke ọma na ikuku bụ onye kasị okenye n'ime ụmụnne atọ na naanị nwa agbọghọ nke ezinụlọ ya.[3] Ọ bụ onye Agbor, Delta Steeti nke Naịjirịa.
Ọ lụrụ enyi ya DJ Alex Hughes (DJ X-el) n'afọ 2016. Ọ gbara Prof. Yemi Osinbajo, osote onye isi ala Naịjirịa n'oge ntuli aka ha n'afọ 2015.[4][5]
Na 21 Disemba na afo 2015 Rhythm FM redio, Omalicha kwere nkwa ọlụlụ na enyi ya nwoke Alex Hughes nke a makwaara dị ka DJ X-EL .[6] N'ọnwa Ọgọstụ afọ 2016, On-Air-Personality gara na peeji Instagram ya iji kwupụta afọ ime ya.[7][8]
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.