Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria From Wikipedia, the free encyclopedia
Oluremi Tinubu (amumuruya 21 Septemba1960) nwuye onye isi ala mana ugba obu onye okaiwu na Lagos State. Obu onye otu pati All Progressives Congress (APC).[1]
Akụkụ nke | Nigerian senators of the 9th National Assembly |
---|---|
ụdịekere | nwanyị |
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Oluremi |
aha ezinụlọ ya | Tinubu |
ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Septemba 1960 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Ogun |
Dị/nwunye | Bola Tinubu |
nwa | Seyi Tinubu |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
onye were ọrụ | Naijiria |
Ọkwá o ji | onye otu ndi omeiwu nigeria, onye otu ndi omeiwu nigeria, onye otu ndi omeiwu nigeria, First Lady of Nigeria |
ebe agụmakwụkwọ | Obafemi Awolowo University |
ogo mmụta | Bachelor of Science |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Action Congress, All Progressives Congress |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Oluremi Tinubu bu nwa ikwpeazu na ime umu iri na abuo; Azuruya na Ogun State.[2]
Tinubu ritere B.S. na mmuta na mahadum no na lfe nke anakpo University of Ife, na nzere ozo ndi oyibo na akpo National Certificate of Education n'ime osisi akumaku na umuanuma nu site na ulomuta Adeyemi College of Education.
Oluremi Tinubu ghoro nwanyi mbu nke obodo Lagos mgbe di ya Bola Tinubu meriri na akwa ndoro ochichi ibu onyeisiala na Lagos state. Dika nwayi mbu ,o hiwere ogbaku ana - akpo New Era Foundation, nke na arara enye nguzowe ogbako nke na ahu maka nlekota ndi na etoetao na mata ihuoha ime nchekwa mgburumguru ebe obidi na oru obodo ."[3]
Mgbe aghoputara Tinubu, amara aka na ulo ikpe uloikpe nke uloikpe mkpesa nke ga-emesi kpokota maka kwado nhoputa ndi ochichi na afo 2012.[4]
Tinubu bu otu onye n'ime out nari ndi okaiwu ahoputara na nzuko asato n'ime afo 2015. Otuodina, nani umunwanyi isii ka aghoro.. Ndi nke ozo bu Stella Oduah na Uche Ekwunife, ndi nochitere anya Anambra, Fatimat Raji Rasaki, Rose Okoji Oko na Binta Garba.[5]
Oluremi bu nwunye onye wubu oneye isiala na onye okaiwu Lagos State, aha ya bu Bola Tinubu.Obu onye otu karist .[6]
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.
Every time you click a link to Wikipedia, Wiktionary or Wikiquote in your browser's search results, it will show the modern Wikiwand interface.
Wikiwand extension is a five stars, simple, with minimum permission required to keep your browsing private, safe and transparent.