Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria From Wikipedia, the free encyclopedia
Monsurat Olajumoke Sunmonu [1] bu Nigerian Senator si ala Oyo State. Onochi teli anya ndi Oyo Central Senatorial District, na ebe ono nwe mmeri na ndorondoro wa me na 28 March 2015.[2] Senator Sunmonu bu onye isi Senate kommittee na Foreign Affairs. Nwayia bu gbu Speaker Oyo State House of Assembly, Nigeria. Mgbe ono na uno assembly obu onye otu nochitere anya Oyo East and Oyo West local governments. Nwayia bu nwanyi izizi bu Speaker na Oyo State mbosi 10 June 2011.[3]
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Sunmonu |
aha enyere | Monsurat |
ụbọchị ọmụmụ ya | 9 Eprel 1959 |
Ebe ọmụmụ | Oyo |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba, Bekee |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
Asụsụ ọ na-ede | Asụsụ Yoruba, Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | onye otu ndi omeiwu nigeria |
ebe agụmakwụkwọ | Lewisham College |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | All Progressives Congress, African Democratic Congress |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
Onye òtù nke | UK Border Agency |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Amu Monsurat Sunmonu na afor 1959, na onwa April, na Oyo, Oyo State nne na nnaya bu Alhaji Akeeb Alagbe Sunmonu and Alhaja Amudalat Jadesola Sunmonu (née Afonja). Amuru ya na nze ndi Oyo. [Tinye edensibịa]
Monsurat me agumakwukwo primary na Children’s Boarding School, Oshogbo (bu zi kapital ndi obodo Osun State, Nigeria). [Tinye edensibịa]
Monsurat je Ilora Baptist Grammar School, Ilora, Oyo State.
Monsurat ometshara ga Kwara State College of Technology ono me agumakwukuo ‘A’ levels. [Tinye edensibịa]
Monsurat ru na nkenke na Accounts Department nke ndi Property Development Corporation na Oyo state (bu zi Housing Corporation) na Bodija Ibadan, Oyo State tupu oji gawa zia UK na 1979. [Tinye edensibịa]
Monsurat ga Holborn Law tutors we wete LL.B. Obia ga wa London School of Accountancy ebe ono mezu agumakwukwo iji weta nzere na insttitute of Chartered Secretaries & Administrators. Omesi gawa Lewisham College ebe on me nzere Business in Management Studies. [Tinye edensibịa]
Mgbe ogucha akwukwo, Monsura ru na nkenke na National Westminster Bank (NatWest) tupu oji wete olu na Government of the United Kingdom. Ebawa ka ono lu olu na UK Border Agency (UKBA), na okwa Detained Case Work Manager; okwa oji ru afor iri abuo. [Tinye edensibịa]
Mgbe onor UKBA, Monsurat me agumakwukwo managerial na executive courses, obia bulu onye Naijiria izizi ha nye "higher security clearance" na Govanment ndi Britain. [Tinye edensibịa]
Monsurat gbago tere na okwa mba Britain; onwe nata Naijiria tupu ndorondoro 2011 ebe ono zor oche House Assembly ndi Oyo State, ebe ono gawa we me speaker [Tinye edensibịa]
Na afor 26 April 2011 Monsurat Sunmonu zoro oche na pati mbu: Action Congress of Nigeria (ACN) na Oyo East yana Oyo West na ime House of Assembly. [Tinye edensibịa]
Owetalu puku iri abuo na iri itolu na otu na votes oji we melia na ndorondoro. Omeli na ward ili abua na Konstituency ebe onor meli onye People's Democratic Party (PDP) nor na ochichi; Moroof Atilola weta puku iri nari anor na itolu (10,949) votes; onye ke Accord (Nigeria) (Accord) paty Muideen Olagunju weter puku iri nari isi, iri ator na isi (10,636) yana onye nke MPPP Bimbo Aleshinloye weta puku abuo na iri asa na anor (2,274) votes. Ndi ozo nor na nwayia meli bu na ndorondoro bu Saheed Adejare onye CPC wete nari asairi ise na isi (756), Adetokunbo Ajayi onye NCP weta (nari abuo iri itolu na asa (297), Olaniran Abiodun onye Labour Party wete iri anor na isi (46) yana Awesu Tsaiwo onye ANPP weta iri anor na ato (43). [Tinye edensibịa]
Monsurat Sunmonu was then nominated to be the Speaker of the House at its inauguration on 10 June 2011 she became the first female Speaker in the history of the Oyo State House of Assembly. [Tinye edensibịa]
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.
Every time you click a link to Wikipedia, Wiktionary or Wikiquote in your browser's search results, it will show the modern Wikiwand interface.
Wikiwand extension is a five stars, simple, with minimum permission required to keep your browsing private, safe and transparent.