Matilda Obaseki
From Wikipedia, the free encyclopedia
Matilda Obaseki bụ onye na eme ịhe nkịrị Nigerian film actress bukwru ọye edemede scriptwriter Nigeria. Ọ bụ onye na-eme ihe nkiri na emume ịhe nkịrị na ewu ewu nke TV a na akpọ Tinsel. [1]
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa ![]() |
---|---|
ụdịekere | nwanyị ![]() |
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Matilda Obaseki ![]() |
Aha ọmụmụ | Matilda Obaseki ![]() |
aha enyere | Matilda ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1968 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Benin City ![]() |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | omee, onye nhazi ederede ![]() |
ụdị ọrụ ya | theater arts ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Benin ![]() |
ogo mmụta | bachelor's degree ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2007 ![]() |
Ụcha ime anya | brown ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
Ọrụ ama ama | A Place in the Stars ![]() |
ahọpụtara maka | Best of Nollywood Awards ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L484 ![]() |
Matilda Obaseki
Mbido ndu
A mụrụ Obaseki na 19 Maachị 1986 na Benin City, Oredo Local Government Area, Edo State ebe o tolitere. Ọ bụ ọdụdụ nwa n’ime ụmụaka asaa. [2] [3]
Ndụ onwe
Obaseki lụrụ Arnold Mozia na Benin City na 21 Septemba 2013 mgbe ọ mụsịrị nwa mbụ ya otu afọ gara aga na 31 August 2012. Ọ mụrụ nwa nwoke nke abụọ na 1 Jenụwarị 2015. [4] [5] [6]
Ndụ mbido
Obaseki tolitere na Benin City, ebe o nwere Mmụta Nke Praịmarị na secondiri. Ọ kwụsịrị ịmụ Bekee na University of Benin iji lekwasị anya n'ọrụ ya bu ịme ịhe nkịrị. [7]
Ọrụ
Obaseki bidoro ọrụ ya n’afọ 2007, mana amara ya nke ọma na oru ya na ịhe nkiri nke Tinsel, ebe ịhe ana akpọ ya be Angela Dede. [8] Tupu ọsoro mee Tinsel, ọ rụrụ ọrụ na ịmeịhe nkịrị nwa agbọghọ ogbeye na ịhe emume TV nke US, nke pụtara na usoro atọ. [9] Ihe nkiri mbụ ya nke 2014 a kporo, A Place in the Stars, ebe ya na Gideon Okeke na Segun Arinze rụkọrọ ọrụ.
Ebe nsi weta
Wikiwand - on
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.