From Wikipedia, the free encyclopedia
Mary Akpobome amụrụ kpọọ Mary Udoh Bassey, July 11, 1968 nye Ben Bassey Udoh, na Janet Bassey Udoh, Efa,na Akwa Ibom, Nigeria bụ onye nduzi nke Heritage Banking Company Limited nke Nigeria (HBCL). [1]
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha enyere | Mary ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 11 Julaị 1968 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Naijiria ![]() |
Dị/nwunye | Alibaba Akpobome ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọrụ ụlọ akụ ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Lagos, Pan-Atlantic University, University of Benin ![]() |
Mary gara Qua Iboe Mission Secondary School, Etinan, Akwa Ibom wee gaa Mahadum Benin ebe ọ gụrụ akwụkwọ ihe nkiri Theater Arts na 1991, na 2001, ọ debanyere aha na Mahadum Lagos ebe ọ nwetara MBA ya . Ọ bụkwa onye gụsịrị akwụkwọ na ụlọ akwụkwọ a ma ama INSEAD na INSEAD Business School, Orchestrating Winning Performance (IMD), Lausanne, Switzerland na Lagos Business School (LBS). Ọ bụ onye otu ụlọ ọrụ ndị isi (IOD), [2] onye otu ibe nke Institute of Credit Administration (ICA). Ọ bụkwa onye otu Chartered Institute of Bankers (CIBN).
Mary bụ onye isi nchịkwa [3] maka otu ọrụ na njikwa akụ nke Heritage Banking Company Limited (HBCL). N'ịbụ onye malitere ọrụ ụlọ akụ ya na 1991 na n'ime ihe karịrị ohu afọ abụọ nke ahụmahụ ụlọ akụ na-arụ ọrụ; [4] Citizens International Bank (ugbu a Enterprise Bank Limited, Nigeria ) na Bank PHB (ugbu a Keystone Bank ). Tupu ịbanye na Heritage Banking Company Limited dị ka onye isi nchịkwa ụzọ (ED). [5]
Na 2006, Mary [6] lụrụ ịhụnanya ogologo oge ya bụ , Alibaba Akporobome [7]
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.