Kate Henshaw
Onye na-eme ihe nkiri Naijiria From Wikipedia, the free encyclopedia
Kate Henshaw, ónyé ámàkwàrà dị́ka Kate Henshaw-Nuttall ámụ̀rụ̀ na 19 Julaị 1971, [1] [2] [3] bụ nwááfō Naịjirịa na- eme ihe nkiri . N'áfọ̀ 2008 ó rìtèrè íhé ńríté Africa Movie Academy Award maka onye kacha gbaa mbó ígósìpụ̀tà ákpárámàgwà ánà-èlégárá ányá n'éjìjé "stronger than pain".
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa, ụlọ ọrụ ntụrụndụ ![]() |
---|---|
ụdịekere | nwanyị ![]() |
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha enyere | Kate ![]() |
aha ezinụlọ ya | Henshaw ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Julaị 1971 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Calabar ![]() |
Ikwu | Andre Blaze ![]() |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | omee ![]() |
ụdị ọrụ ya | theater arts ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Lagos, Federal Government Girls College, Calabar, University of Calabar ![]() |
ogo mmụta | Bachelor of Science ![]() |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst ![]() |
Ụcha ime anya | brown ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
Ihe nrite | Africa Movie Academy Award for Best Actress in a Leading Role, Best of Nollywood Awards ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L484 ![]() |
Kate Henshaw

Mmàlíté Ńdù
Ọ́rụ́
Ńghọ̀tá Éjìjé ńdí ọ́ nọ̀
Edensibia
Wikiwand - on
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.