ngalaba ọrụ ugbo metụtara anụmanụ ndị a na-azụ maka anụ, eriri, mmiri ara ehi, ma ọ bụ ngwaahịa ndị ọzọ From Wikipedia, the free encyclopedia
Ịkpa ụmụ anụmanụ bụkwa aka ọrụ eji mara ndi Igbo. Ha na-akpa ehi Igbo, ewụ , ezi, okụkọ, atụrụ, nkita[1]. Anụmanụ ndi ozo ndị Igbo na-akpa bụ ezi. Ndi e ji ikpa ehi mara na ala Igbo bụ ndị Abakaliki na ndi Ohaozara[2]
.
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.
Every time you click a link to Wikipedia, Wiktionary or Wikiquote in your browser's search results, it will show the modern Wikiwand interface.
Wikiwand extension is a five stars, simple, with minimum permission required to keep your browsing private, safe and transparent.