From Wikipedia, the free encyclopedia
Fayza Ahmed (December 5, 1934 September 24, 1983) bụ onye na-agụ egwu na onye na-eme ihe nkiri si Siria-Ijipt-Lebanọn. N'oge ọrụ ya, ọ pụtara na ihe nkiri isii.
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Syria, Egypt |
aha n'asụsụ obodo | فايزة أحمد بيكو الرواس |
aha ezinụlọ ya | Ahmed |
ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Disemba 1934 |
Ebe ọmụmụ | Sidon |
Ụbọchị ọnwụ ya | 21 Septemba 1983, 23 Septemba 1983 |
Ebe ọ nwụrụ | Cairo |
ihe kpatara ọnwụ | Kansa ara |
Dị/nwunye | عبد الله سلطان |
Asụsụ obodo | Arabic |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ, omee |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1945 |
Oge ọrụ ya (njedebe) | 1983 |
ngwa egwu | olu egwụ |
Ọrụ ama ama | Me and My Daughters |
A mụrụ Fayza Ahmed na 1934 na Damaskọs nye nna Siria na nne Lebanọn.[1] O nwere ụmụ ise nakwa ụmụ ụmụ itoolu.
Mgbe ọ na-abụ abụ, Fayza Ahmad pụtara n'oge egwuregwu ahụ jupụtara na ndị asọmpi dị egwu. Ndị a gụnyere;
Fayza Ahmed nwụrụ n'afọ 1983 na Cairo mgbe ọ rịasịrị ọrịa kansa.
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.
Every time you click a link to Wikipedia, Wiktionary or Wikiquote in your browser's search results, it will show the modern Wikiwand interface.
Wikiwand extension is a five stars, simple, with minimum permission required to keep your browsing private, safe and transparent.