Onye ode akwukwo Naijiria From Wikipedia, the free encyclopedia
Chimamanda Ngozi Adichie Audio (A mụrụ n" mkpụrụ ụbọchị iri na ise n' ọnwa itoolu (Septemba) n'afọ 1977) bụ onye Naijiria na-ede akwụkwọ.
A mụrụ Adichie n'afọ nke 1977 n Enugu, Ȯra Enugu nke dị n'ala Naijiria. Ọ bụ onye Igbo.[1]
Ọ gara ụlọ akwụkwọ na Nsukka, gakwaa mahadum na Nsukka (Ȯra Enugu), n'ikeazu n'ime Njikota Obodo Amerika na Philadelphia (Pensílvéníyạ), Kónétíkùt, Baltimore (Maryland) na mahadum Yale, New Haven (Connecticut). Adichie bi na Njikota Obodo Amerika na Naigeria.
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.