United Nations Security Council Resolution 2195
Mkpebi kansul nke nchekwa na United Nations / From Wikipedia, the free encyclopedia
Mkpebi nke afọ 2195 nke otú United Nations Security Council kwadoro n'otu olu site na UN Security Council n'ụbọchị 19 Disemba nke afọ 2014. Mkpebi ahụ sochiri arụmụka nke Mịnịsta mba ofesi nke Chad malitere bụ onye kọwara mkpa ọ dị ịnakwere usoro mba ụwa iji gbochie ndị na-eyi ọha egwu irite uru site na mpụ mba dị iche iche. Nke a ga-agụnye ikpe nke ịzụ ahịa ngwá agha, ịzụ ahịa mmadụ, ịzụ ahịa ọgwụ ọjọọ, iji ụgbọelu maka ịzụ ahịa iwu na-akwadoghị, ịzụ ahịa na mineral, ịtọrọ mmadụ, ịpụnara mmadụ ihe na izu ohi ụlọ akụ. A gwara mba nke ndị otu United ka ha wusie ike na-eche ókèala ha nche iji gbochie nnwere onwe ije nke ndị na-eyi ọha egwu.[1]
More information na-esochi, ndị sotere ...
na-esochi | United Nations Security Council Resolution 2194 |
---|---|
ndị sotere | United Nations Security Council Resolution 2196 |
afọ/ụbọchị mbipụta | 19 Disemba 2014 |
full work available at URL | https://undocs.org/S/RES/2195(2014) |
legislated by | United Nations Security Council |
voted on by | United Nations Security Council meeting |
series ordinal | 2195 |
law identifier | S/RES/2195 |
Close