Tshepo Motsepe
From Wikipedia, the free encyclopedia
Tshepo Motsepe (a mụrụ n'ụbọchị nke 17 n'ọnwa Juun n'afọ 1953) bụ dibịa na nwanyị ọchụnta ego nke South Africa. Ọ bụ First Lady nke South Africa, dị ka nwunye Cyril Ramaphosa, onye isi ala South Africa. Ọ bụ nwanne nwanyị tọrọ Bridgette Radebe na nwanne ya nwoke bụ Patrice Motsepe.[1]
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | South Africa |
ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Jụn 1953 |
Ebe ọmụmụ | Soweto |
Ńnà | Chief Augustine Butana Chaane Motsepe |
Ńné | Margaret Martha Keneilwe "Kay" Motsepe |
nwanne | Patrice Motsepe |
Dị/nwunye | Cyril Ramaphosa |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | First Lady of South Africa |
ebe agụmakwụkwọ | Harvard T.H. Chan School of Public Health, University of KwaZulu-Natal |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | African National Congress |
Close