From Wikipedia, the free encyclopedia
A mụrụ Singh na Morant Bay, Jamaica. Ọ bụ onye Dougla, nne ya bụ onye Afro-Jamaican, nna ya bụ onye Indo-Jamaican.[1]
Ezinụlọ ya kwagara na United States mgbe Singh dị afọ itoolu, biri na Florida.[2] Ọ gara Mahadum Steeti Florida dị na Tallahassee, ebe ọ gụsịrị akwụkwọ na nzere na Ọmụmụ ụmụ nwanyị na nkà mmụta akparamàgwà mmadụ.[3] [<span title="This claim needs references to better sources. (September 2020)">better<span typeof="mw:Entity"> </span>source<span typeof="mw:Entity"> </span>needed</span>]
N'afọ 2019, Singh meriri Miss Jamaica World 2019. Mgbe nke ahụ gasịrị, Singh nwetara ikike ịnọchite anya Jamaica na Miss World 2019. [4]
Singh hapụrụ London na Nọvemba 2019, iji sonye na mmemme Miss Uwa tupu asọmpi. Singh nọ n'elu iri anọ nke asọmpi onye ngosi elu wee merie asọmpi onyinye ,nke nyere ya ohere ịbanye n'ime iri anọ Kacha elu e mere ngwụcha miss ụwa 2019 na 14 Disemba na ExCel London ebe Singh gbagoro site n'elu nke iri anọ ruo n'elu nke iri na abụọ nakwa nke kacha nu ruo na élú ise
N'oge ajụjụ ise kngwụcha achasuwa na azers Morgan jụrụ ya - "Gịnị mere ị ga-eji merie ahairi anọ ss World 2iri na abuo9?", Singh zara, sị: A jụrụ ya, "Ònye bụ nwanyị kachasị akpali akpali n'ụwa maka gị?", Singh zara, sị: Na ngwụcha ihe omume ahụ, onye mmeri gara aga Vanessa Ponce nke Mexico kpuwere ya okpueze Miss World 2019. Onye nke abụọ bụ Ophély Mézino nke France na onye nke abụọ bụ Suman Rao nke India.[5]
Singh bụ onye Jamaica nke anọ nwere aha ahụ, nke ikpeazụ bụ Lisa Hanna bụ onye e chiri okpueze Miss World 1993, na nwanyị ojii mbụ meriri Miss World kemgbe Agbani Darego nke Nigeria meriri Miss ụwa 2001. [6] [7][8] Mmeri ya mekwara ka 2019 bụrụ afọ mbụ ụmụ nwanyị ojii meriri abụọ n'ime asọmpi ịma mma mba ụwa Big Four, mgbe Zozibini Tunzi ghọrọ nwanyị ojii mbụ nke South Africa meriri Miss Universe. [9][10]
N'oge ọchịchị ya dị ka Miss World, ọ biri na England wee gaa Indonesia, [11] Nepal, [12] Puerto Rico, [13] USA, [14] Mauritius, [15] Ndida Afrika, [4] na Jamaika.[16][17]
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.
Every time you click a link to Wikipedia, Wiktionary or Wikiquote in your browser's search results, it will show the modern Wikiwand interface.
Wikiwand extension is a five stars, simple, with minimum permission required to keep your browsing private, safe and transparent.