Souad Abderrahim
From Wikipedia, the free encyclopedia
Souad Abderrahim (amụrụ n'afọ 1964) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Tunisia. A họpụtara ya dị ka onye isi obodo Tunis, isi obodo Tunisia, na July 3, 2018.[1] Ọ bụ onye otu Islamist Ennahda Movement, na nwanyị mbụ jere ozi dị ka onye isi obodo Tunis.[2]
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Tunisia |
aha n'asụsụ obodo | سعاد عبد الرحيم |
Aha enyere | Souad |
aha ezinụlọ ya | Abderrahim |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Disemba 1964 |
Ebe ọmụmụ | Sfax |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, pharmacist |
Ọkwá o ji | Member of the 2011 Constituent National Assembly, Mayor of Tunis |
ebe agụmakwụkwọ | University of Monastir |
Ebe ọrụ | Tunis, Monastir |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Ennahda Movement |
okpukpere chi/echiche ụwa | Okpukpere Alakụba |
Onye òtù nke | Ennahda Movement, Ittiḥād al-ʻĀmm al-Tūnisī lil-Ṭalabah |
Close