![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/4/49/Free_State_Premier_Sisi_Ntombela.jpg/640px-Free_State_Premier_Sisi_Ntombela.jpg&w=640&q=50)
Sisi Ntombela
From Wikipedia, the free encyclopedia
Sefora Hixsonia "Sisi" Ntombela (amụrụ n'abalị iri na isii n'ọnwa Eprel n'afọ 1957) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa bụ onye isi ala nke isii nke Free State na onye otu Free State Provincial Legislature. Ọ rụburu ọrụ dị ka Free State MEC maka Cooperative Governance na Traditional Affairs and Human Settlements. Ọ bụkwa Free State MEC for Social Development. Ntombela bụ osote onye isi oche nke African National Congress Women's League na onye na-ahụ maka akụ nke Free State ANC.[1]
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | South Africa ![]() |
Aha enyere | Sefora ![]() |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Eprel 1957 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Tweeling ![]() |
Dị/nwunye | Madala Louis David Ntombela ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị ![]() |
Ọkwá o ji | Premier of the Free State, member of the National Assembly of South Africa, Member of the Free State Legislature, African National Congress ![]() |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | African National Congress ![]() |
Close
Quick Facts 6th Premier of the Free State, [[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]] ...
Sisi Ntombela | |
---|---|
![]() | |
6th Premier of the Free State | |
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]] | |
Àtụ:Str rep 27 March 2018 | |
Preceded by | Ace Magashule |
Personal details | |
Political party | African National Congress |
Close