![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/8/86/Samura_Kamara_2014.jpg/640px-Samura_Kamara_2014.jpg&w=640&q=50)
Samura Kamara
From Wikipedia, the free encyclopedia
Dr Samura Mathew Wilson Kamara (30 Eprel 1951) [1] bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye na-ahụ maka akụ na ụba Ndị Sierra Leone. Ọ bụ onye nnọchiteanya nke All Peoples Congress (APC) Party maka onye isi ala nke Sierra Leone na ntuli aka 2018. [2] bụ Minista na-ahụ maka ihe gbasara mba ofesi na imekọ ihe ọnụ mba ụwa nke Sierra Leone site na 2012 ruo 2017, [1] [3] Minista na na-ahụ Maka ego na mmepe akụ na ụba site na 2009 ruo 2013, Gọvanọ nke ụlọ akụ Sierra Leone site n'afọ 2007 ruo 2009, odeakwụkwọ ego na Ministri na-ahụkarị ego n'oge ọchịchị Onye isi ala Ahmad Tejan Kabbah.
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Sierra Leone ![]() |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 30 Eprel 1951 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Kamalo, Sierra Leone ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | economist, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị ![]() |
Ọkwá o ji | Minister of Foreign Affairs and International Cooperation, Minister of Finance of Sierra Leone ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Fourah Bay College ![]() |
affiliation string | Sierra Leone Government ![]() |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | All People's Congress ![]() |
so na | World Economic Forum Annual Meeting 2014 ![]() |
Close