![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/0/0b/908PEIGNOIRen_molleton_american_grand_col_garnoPout_filiettes_de11a16ans1.png/640px-908PEIGNOIRen_molleton_american_grand_col_garnoPout_filiettes_de11a16ans1.png&w=640&q=50)
Peignoir
From Wikipedia, the free encyclopedia
Peignoir (/ˈp Hollyːr, ˈpeɪn-/, kwa US: /-ˈwɑːr/; French pronunciation: [pɛ.ɲwaːʁ]) bụ uwe ogologo maka ụmụ nwanyị nke na-adịkarị ọcha ma jiri chiffon maọbu ákwà ọzọ na-egbuke egbuke mee ya.[1][2][3] Okwu a sitere na Frenchi peigner, iji kpụzie ntutu (site na Latin pectināre, site na pecten, pectin-, comb) na-akọwa uwe ana-eyi mgbe ị na-asa ntutu mmadụ, na mbụ na-ezo aka na uwe elu ma ọ bụ uwe asa ahụ.
Ana-ere peignoirs dị elu mgbe ụfọdụ na ihe mgba na aka di ogologo na sọks ndị e ji otu ahụ mee dị ka peignoir n'onwe ya maka iyi ya n'àkwà maobụ n'oge aga-ahụ onye na-eyi ya n'uwe abalị ya, dị ka ileta maọbu mgbe ọ na-ekerịta ebe obibi n'oge njem n'etiti narị afọ nke 19 ruo n'etiti nke 20.