Norman Parish
Onye Amerika na-omenkà na onye na-ere ihe nka (1937-2013) / From Wikipedia, the free encyclopedia
Norman Parish (amụrụ na New Orleans, zụlitere na Chicago n'ubochí irí abụọ na isii n'ọnwa Ọgọst, 1937 rụo ụbọchị asatọ n'ọnwa Julaị, 2013) bụ ónyé America na-ese ihe na ónyé na-ere ihe osise.[1][2] Ọ bụ ónyé guzobere na ónyé nduzi nke Parish Gallery (nke e guzobere na 1991) na mpaghara Georgetown nke Washington, DC.[2][3][4] The Washington Post kọwara gallery ahụ dị ka gallery nka "nke gosipụtara ndị na-ese ihe n'Afrịka n'oge mgbè gallery ole na ole ndị ọzọ lekwasịrị anya n'igosi ọrụ ha".[2][5]
More information ụdịekere, Aha enyere ...
ụdịekere | nwoke |
---|---|
Aha enyere | Norman |
aha ezinụlọ ya | Parish |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Ọgọọst 1937 |
Ebe ọmụmụ | New Orleans |
Ụbọchị ọnwụ ya | 8 Julaị 2013 |
Ọrụ ọ na-arụ | onye ese, contemporary artist |
ebe agụmakwụkwọ | University of Chicago |
Nwere ọrụ na mkpokọta | Art Institute of Chicago |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Close