Nonso Anozie
From Wikipedia, the free encyclopedia
Nonso / ( / ˈnɒns oʊ ˈ n oʊz i eɪ / ; [1] [2] a mụrụ ya na 17 Nọvemba 1978 ) bụ onye omee ejije Britain rụrụ ọrụ n'okwgo, ejije na ihe onyonyo. A maara ya nke ọma maka agwa ya dị ka Tank na RocknRolla, Sergeant Dap na Egwuregwu Ender, Abraham Kenyatta na Zoo, onyeisi ndị nche na Cinderella, Xaro Xhoan Daxos na ejije HBO Game of Thrones na Tommy Jepperd na ejije Ụtọ Tooth . .
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Obodoézè Nà Ofú |
Aha enyere | Chukwunonso, Nwachukwu |
aha ezinụlọ ya | Anozie |
ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Novemba 1978 |
Ebe ọmụmụ | Lincoln |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
Ọrụ ọ na-arụ | omee, stage actor, omee ihe nkiri, omee |
ebe agụmakwụkwọ | Central School of Speech and Drama, St Aloysius RC College, College of North West London |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2002 |
Ihe nrite | Ian Charleson Awards |
Close