Ndị Afụrịka ǹkè Amerịka
From Wikipedia, the free encyclopedia
African American, ma ha na kpo ha Black American, bu oke ana mata ndi oji bi n'Njikota Obodo Amerika, m'obu nde nne na nna ha biara na afo gara-aga, amuo ha ebe a, ma o bụ ndi nwẹtẹrẹ akwukwo obịbị na Amerika.
More information obere ụdị nke, Akụkụ nke ...
obere ụdị nke | ethnic community, Americans, Black people, African diaspora in the Americas |
---|---|
Akụkụ nke | Americans |
akara ala | African American |
Asụsụ obodo | American English, African American Vernacular English |
okpukpere chi/echiche ụwa | Protestantism, Catholicism, Okpukpere Alakụba |
mba/obodo | Njikota Obodo Amerika |
mba osi | Eluàlà |
diaspora | African diaspora |
akụkọ ihe mere eme nke isiokwu | African American history |
female form of label | afroamericana, Afroameričkany |
has list | list of African-Americans |
Close
Na oge gara-aga, ndi oji bi n'Amerikạ bu ndi ohu ndi ocha gbatara n'Afrika kpobata ha n'Amerikạ. A kwusiri hena mgbe ndi govumenti (Ochichi) Amerikạ deghariri Iwu-ala ha (Constitution) nke ugboro Iri na-ato Thirteenth Ammendment na Constitution.
Ndi afrika nke amerikạ mádu jùrù ya nke 42,020,743 (2010; census).[1]