From Wikipedia, the free encyclopedia
Mohamed Henedi Ahmed Abdel Gawad (Arabic: ) bụ onye Egypt na-eme ihe ọchị nke a mụrụ na Giza, Egypt, na 1 February 1965, ma nweta nzere bachelọ nke ihe nkiri.[1] Henedi malitere ọrụ ya n'afọ 1991 na obere ihe nkiri na sinima, ọ nwetakwara nnukwu ihe ịga nke ọma na ihe nkiri abụọ ya Esma'eleya Rayeh Gaii na Sa'ede Fel Gam'a Al Amrekya . O mechara mee ihe nkiri Hamam fi Amsterdam, Belya we Demagho el Alya, Saheb Sahbo na Andaleeb Al Dokki . Mohamed Henedi kpọkwara olu Timon, Mike Wazowski na Homer Simpson maka nsụgharị ndị Egypt nke The Lion King, Monsters, Inc., na The Simpsons.
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Egypt, Saudi Arabia |
aha n'asụsụ obodo | محمد هنيدي |
Aha ọmụmụ | محمد هنيدى أحمد عبد الجواد |
Aha enyere | Mohamed |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Febụwarị 1965 |
Ebe ọmụmụ | Giza |
Asụsụ obodo | Arabic |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
Ọrụ ọ na-arụ | omee, omee |
okpukpere chi/echiche ụwa | Okpukpere Alakụba |
Yasmine El-Reshidi nke The Wall Street Journal kwuru na a "ewere Henedi dịka Robert De Niro nke Middle East".[2]
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.
Every time you click a link to Wikipedia, Wiktionary or Wikiquote in your browser's search results, it will show the modern Wikiwand interface.
Wikiwand extension is a five stars, simple, with minimum permission required to keep your browsing private, safe and transparent.