![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/b/bc/Orthodox_pilgrim.jpg/640px-Orthodox_pilgrim.jpg&w=640&q=50)
Modest fashion
Ụdị ejiji nke bukari nke ụmụ nwanyị ikpuchi ọtọ ha site n'ụdị akwa ha yi / From Wikipedia, the free encyclopedia
Okwu bụ ejiji nchekwa ahụ ma ọ bụ ejiji dị mma na-arụtụ aka n'ụdị ejiji nke ụmụ nwanyị na-eyi uwe n'ekpugheghi ahụ ha, ọkachasị n'ụzọ ga-akwalite mmụọ nsọ nke onwe onye nke okwukwe ha kwadokwara nke bụ okpukpe ma ọ bụ mmasị onwe onye.[1] Nkọwa ziri ezi nke 'ikpụchi onwe' dịgasị iche na ọdịbendị na mba. Enweghị nkọwa doro anya n'ihi na ọ na-emetụta ọdịbendị na ọdịbendị nke mba ọ bụla.[2] E wezụga nkọwa dị iche iche, ha niile kwenyere n'echiche ahụ na ejiji ikpuchi ahụ pụtara uwe na-enweghị ka ó si jide mmadụ n'ahụ, ejiji dị mma na ikpuchi ahụ dịka onye siri chọọ na nnagide onye ahụ si dị.
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/b/bc/Orthodox_pilgrim.jpg/640px-Orthodox_pilgrim.jpg)