Mmanya nkwụ
mmanya nkwụ bụ ihe ọ sweetụ drinkụ na -atọ ụtọ, nke a na -enweta site n'ọdịdị dị iche iche nke nkwụ dị ka Palmyra, nkwụ ụbọchị, na nkwụ aki oyibo. / From Wikipedia, the free encyclopedia
Àtụ:Infobox Beverage
More information obere ụdị nke, mba osi ...
Close
Mmanya nkwụ
Mmanya nkwụ, nke eji aha di iche iche mara na ọtutu ebe, ọ bụ mmanya na-aba na-anya esi na-ahụ osisi nkwụ di iche iche gbapụta, dika Palmyra, nke a n'akpọ date palm, na osisi aki oyibo. [1] Eji aha dị iche iche mara ya na mpaghara dị iche iche ma bụrụkwa ihe a na-ahụkarị na mpaghara Eshia, Africa, Caribbean, South America na Micronesia .
Mmepụta mmanya nkwụ site n'aka ndị na agba mbọ na ndị ọrụ ugbo nwere ike ịkwalite nchekwa, otu a nkwụ na-aghọ isi iyi ego ezinụlọ na-akpata mgbe niile nwere ike ịba uru karịa ọnụ ahịa a na-ere osisi ndi ọzọ. [2]