Mitcy Larue
From Wikipedia, the free encyclopedia
Mitcy Larue bụ onye otu National Assembly of Seychelles . Onye nkuzi site na ọrụ, ọ bụ onye otu Seychelles People's Progressive Front, a họpụtakwara ya na Nzukọ ahụ n'afọ 1993. Ọ rụrụ ọrụ dị ka Minista nke Ezinụlọ site n'afọ 2018 ruo afọ 2020.[1][2]
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/b/b6/Mitcy_Larue_%28cropped%29.jpg/220px-Mitcy_Larue_%28cropped%29.jpg)
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Seychelles ![]() |
aha ezinụlọ ya | Larue ![]() |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 20. century ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, political activist ![]() |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | United Seychelles Party ![]() |
Close