Maentenans
From Wikipedia, the free encyclopedia
Àtụ:Redirect2
Àtụ:Edensibia onwe ya
Maka tọpiks ndị ọzọ gbasara maentenans, lèe Maentenans (disambiguation).
Maentenans teknikali pụtara ị gụnyere fọnkshọnal cheks, savisin, ndozi mo nnọchiri nke devais ba uru, equipment, mashinari, infrastrọkchọ ụlọ, na ị soppot utiliti ni indọstrial, biznes, na residenshal instọlleshons.[1][2] Mgbe karịa, ihe a bia gụnyere okwu dị iche ni iche ne kọwaa various kost-effektiv praktis ị dobe equipment opereshonal ni ị rụrụ ọrụ e ji kere ya; enwere ike mere aktivitis ndị nke a tulu[3] mọ mgbe ọ mesịrị faeliọ.