![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/8/84/Lucas_Sithole_%2528RSA%2529_%25289679320165%2529.jpg/640px-Lucas_Sithole_%2528RSA%2529_%25289679320165%2529.jpg&w=640&q=50)
Lucas Sithole (tennis)
From Wikipedia, the free encyclopedia
Lucas Sithole (a mụrụ n'ụbọchị nke irí atọ n'ọnwa Septemba n'afọ 1986) bụ onye South Africa na-egwu tenis. Ọ na-egwuri egwu na ngalaba Quad nke egwuregwu ahụ. Sithole bụ US Open wheelchair tennis quad champion n'afọ 2013.[1] O ritekwara Australian Open Grand Slam nke afọ 2016 na okpukpu abụọ, ya na David Wagner.[2]
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | South Africa ![]() |
Aha enyere | Lucas ![]() |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 30 Septemba 1986 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Johannesburg ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | wheelchair tennis player ![]() |
ụdị egwuregwu | wheelchair tennis ![]() |
so na | 2012 Summer Paralympics ![]() |
Close
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/8/84/Lucas_Sithole_%28RSA%29_%289679320165%29.jpg/640px-Lucas_Sithole_%28RSA%29_%289679320165%29.jpg)
N'ihi na ọ na-efu ọtụtụ ule mgbochi ọgwụ ọjọọ, a kwụsịrị Sithole asọmpi n'etiti ụbọchị irí atọ n'ọnwa Septemba 2019 na ụbọchị iri atọ n'ọnwa Septemba n'afọ 2021.[3][4]