![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/d/df/John_Obi_Mikel_2018.jpg/640px-John_Obi_Mikel_2018.jpg&w=640&q=50)
John Obi Mikel
Onye otu egwuregwu bọọlụ nke Naijiria / From Wikipedia, the free encyclopedia
John Obi Mikel (amụrụ na 22 Eprel 1987) bụ onye egwuregwu bọọlụ ọpụrụiche nke Naịjirịa nke na- agba boolu dịka onye mgbachi na etiti ama egwuregwu ndi otu Stoke City na EFL Championship.
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/f/f0/John_Obi_Mikel_02_Chelsea_vs_AS-Roma_10AUG2013_%28cropped%29.jpg/640px-John_Obi_Mikel_02_Chelsea_vs_AS-Roma_10AUG2013_%28cropped%29.jpg)
ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
obodo maka egwuregwu | Naijiria ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Mikel John Obi ![]() |
Aha ọmụmụ | John Michael Nchekwube Obinna ![]() |
Aha enyere | John ![]() |
aha ezinụlọ ya | Obi ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Eprel 1987 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Jos ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, Asụsụ Hausa ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2004 ![]() |
Ụcha ime anya | agba aja aja ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
ụdị egwuregwu | Footbọl ![]() |
nọmba egwuregwu | 12 ![]() |
otu egwuregwu | Premier League ![]() |
Mikel malitere ọrụ ya na bọọlụ na Plateau United, tupu ọ banye na klọb Lyn Lyn na obodo Norway mgbe ọ dị afọ iri na asaa n’afọ 2004. N’afọ 2006, ka osi soro ndị Chelsea ebe ndị Manchester United kwuru sị na odeba go aha na akwụkwọ ha we'te kwa'ra ihe nnukwu ngbagwoju anya. ọ nọrọ afọ iri na otu na Chelsea, tupu ọ kwaga China ịga gbara ndi Tianjin TEDA bọọlụ n'afọ 2017. Mgbe ọ nọsịrị afọ abụọ na China, ọ laghachiri England na nkwekọrịta nke obere oge ya na ndị Middlesbrough, tupu osonye kwa ndi Trabzonspor na nbugharị nke bu n'efu na July 2019. Mikel laghachiri England na August 2020 isonyere kwa Stoke City. N'ime afọ iri na anọ nke ịgba bọl mba ụwa niile n'agbata 2005 na 2019, ọ gbara bọọlụ oge narị asatọ asatọ maka Nigeria, nye kwa ihe mgbaru ọsọ nke bu ọkpụ gọọlụ isii.