![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/9/9a/Jewel_Taylor_%25289061%2529_%2528cropped%2529.jpg/640px-Jewel_Taylor_%25289061%2529_%2528cropped%2529.jpg&w=640&q=50)
Jewel Taylor
From Wikipedia, the free encyclopedia
Jewel Cianeh Taylor (née Howard; amụrụ na 17 Jenụwarị na afọ 1963) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Liberia nke na-eje ozi ugbu a dị ka osote onye isi ala nke iri atọ nke Liberia. Ọ lụrụ onye agha a mara ikpe na onye bụbu onye isi ala Charles Taylor (onye ọ lụrụ na afọ 1997, mana o mechara gbaa alụkwaghịm na afọ 2006) ma bụrụkwa First Lady nke Liberia n'oge ọ bụ onye isi ala.[1] N'afọ 2005, a họpụtara Jewel Taylor ka ọ bụrụ onye omeiwu nke Liberia maka Bong County dị ka onye otu National Patriotic Party . Ọ rụrụ ọrụ dị ka Onye isi oche nke Kọmitii Ahụike na Ọdịmma Ọha na Eze nke Senate na Gender, Women and Children.[2]
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Liberia ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Jewel Taylor ![]() |
Aha enyere | Jewel ![]() |
aha ezinụlọ ya | Taylor ![]() |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Jenụwarị 1963 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Zorzor ![]() |
Dị/nwunye | Charles Taylor ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị ![]() |
Ọkwá o ji | Vice President of Liberia, Member of the Senate of Liberia ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Liberia, Cuttington University ![]() |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | National Patriotic Party ![]() |
Close