Itoro Umoh-Coleman
ọnye nchịkwata ndi egwụregwu bọọlụ na mba America / From Wikipedia, the free encyclopedia
Itoro Umoh-Coleman (amụrụ Itoro Umoh na ọnwa Febụwarị 21, 1977) bụ onye obodo America na-eme egwuregwu na onye bụbu WNBA basketball player. Ọ gbara bọọlụ na Clemson Tigers na kọleji ma jee ozi dị ka onye isi nkuzi basketball maka otu ahụ.[1] N'afọ 2002, a họpụtara Umoh-Coleman maka Atlantic Coast Conference 'a kpọrọ 50-year all-star women's basketball team,' yana '25th Anniversary Tournament' team n'asus bekee .[2]
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika, Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Njikota Obodo Amerika, Naijiria |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Febụwarị 1977 |
Ebe ọmụmụ | Hephzibah |
Asụsụ obodo | Bekee |
Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball, basketball coach |
onye were ọrụ | Butler University, Clemson University |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | shooting guard |
ebe agụmakwụkwọ | Hephzibah High School |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2003 |
Oge ọrụ ya (njedebe) | 2003 |
onye nsonye òtù egwuregwu | Clemson Tigers women's basketball, Houston Comets, Ndị otu egwuregwu basketball ụmụ nwanyị nke Naịjirịa |
ụdị egwuregwu | Basketball |
so na | 2004 Summer Olympics, 1999 Pan American Games, 2006 FIBA World Championship for Women |
otu egwuregwu | Women's National Basketball Association, NCAA Division I women's basketball |
Close