![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/a/a6/Hertzoggies.jpg/640px-Hertzoggies.jpg&w=640&q=50)
Hertzoggie
From Wikipedia, the free encyclopedia
Hertzoggie /hɜːrtsɒxi/, nke a makwaara n'asụsụ Afrikaans dị ka Hertzogkoekie ma ọ bụ n'asụsụ Bekee dị ka Hertzoo Cookie, bụ achịcha ma ọ bụ kuki jupụtara na jam na akị bekee nke a na-ejikarị eme achịcha.
More information obere ụdị nke, Akụkụ nke ...
obere ụdị nke | cookie, nrị ![]() |
---|---|
Akụkụ nke | South African cuisine ![]() |
mba osi | South Africa ![]() |
cuisine | South African cuisine ![]() |
Close
kuki bụ nri amara nke oma na South Afriika ebe a na-eri ya na iko tii Bekee. N'obodo Cape-Malay, a na-erikarị nri a n'oge Eid.[1] A na-esikarị ya n'ụlọ dị ka akụkụ nke ụlọ ọrụ na-eme nri na mba ahụ ma na-ere ya na nri ndị ọzọ amara nke Ọma na South Afrika dị ka Koeksisters.