Herbert Wigwe
From Wikipedia, the free encyclopedia
Herbert Onyewumbu Wigwe CON (bụ onye a mụrụ n'ubochi nke iri na ise n'ọnwa Ọgọst n'afọ 1966 na Legọs) nne na nna bụ ndị Ikwerre sitere na Omueke Isiokpo. Herbert bụ onye na-echekwa ego na onye ọchụnta ego Naijiria. Ọ bụ onye isi oche nke Access Holdings Plc ugbu a, nke a na-ere dị ka Access Corporation. Herbert bụ onye isi nchịkwa/onye isi oche nke Access Bank plc, otu n'ime ụlọ akụ ise kachasị elu na Naịjirịa, mgbe ọ nọchiri onye mmekọ azụmahịa ya, Aigboje Aig-Imoukhuede na ọnwa Jenụwarị n'afọ 2014 rue n'ọnwa Eprel nke afọ 2022.[1]
Quick Facts Born, Citizenship ...
Herbert Wigwe | |
---|---|
Born | Herbert Wigwe (1966-08-15) 15 Ọgọstụ 1966 (age 57) Lagos State, Nigeria |
Citizenship | Nigeria |
Occupation | MD/CEO of Access Bank plc |
Close
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Herbert Wigwe |
Aha ọmụmụ | Herbert Onyewumbu Wigwe |
Aha enyere | Herbert |
aha ezinụlọ ya | Wigwe |
ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Ọgọọst 1966 |
Ebe ọmụmụ | Ibadan, Isiokpo |
Ụbọchị ọnwụ ya | 9 Febụwarị 2024 |
Ebe ọ nwụrụ | Nipton |
Ụdị ọnwụ | accidental death |
ihe kpatara ọnwụ | helicopter crash |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
Ọrụ ọ na-arụ | economist, onye ọrụ ụlọ akụ |
ebe agụmakwụkwọ | University of London, Mahadum nke Nigeria |
affiliation | Ulọ ọba ego nke Access |
affiliation string | Access Bank Plc |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
so na | World Economic Forum Annual Meeting 2015, World Economic Forum Annual Meeting 2017 |
Ihe nrite | Order of the Federal Republic |
nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Close