![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/2/25/Treasury%2527s_meeting_with_Nigerian_President_Muhammadu_Buhari_%252819918041535%2529.jpg/640px-Treasury%2527s_meeting_with_Nigerian_President_Muhammadu_Buhari_%252819918041535%2529.jpg&w=640&q=50)
Godwin Emefiele
onye ọrụ ụlọ akụ Naijiria / From Wikipedia, the free encyclopedia
Godwin Emefiele CFR (bụ onye amụrụ ka ọnwa Ọgọstụ dị na mkpụrụ ụbọchị anọ n'afọ 1961) bụ onye Naijiria na adọ ndọrọ ndọrọ ọchịchị , onye na-ahụ maka akụ na ụba na onye na-arụ n'ụlọ akụ Ọ rụkwara ọrụ dị ka gọvanọ nke Central Bank of Nigeria site n'ụbọchị anọ n'afọ 2014 ruo mgbe Onye isi ala Bola Tinubu chụrụ n'ọrụ n'ụbọchị itoolu n'ọnwa Juun n'afọ 2023.[1][2][3][4]
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/2/25/Treasury%27s_meeting_with_Nigerian_President_Muhammadu_Buhari_%2819918041535%29.jpg/640px-Treasury%27s_meeting_with_Nigerian_President_Muhammadu_Buhari_%2819918041535%29.jpg)
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
Aha enyere | Godwin ![]() |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 4 Ọgọọst 1961 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Agbor ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | onye ọrụ ụlọ akụ ![]() |
Ọkwá o ji | Governor of the Central Bank of Nigeria ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Mahadum nke Nigeria ![]() |
so na | FII 5th Edition in Riyadh, World Economic Forum Annual Meeting 2023 ![]() |
Close