![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/f/f3/Glenda_Hatchett_%25282019%2529.png/640px-Glenda_Hatchett_%25282019%2529.png&w=640&q=50)
Glenda Hatchett
From Wikipedia, the free encyclopedia
Glenda A. Hatchett (amuru May 31, 1951), onye amara dika Onyeikpe Hatchett, bu onye ihe onyonyo nke America, onye oka iwu, na onye ikpe bu kpakpando nke ihe ngosi ulo ikpe gara aga, Judge Hatchett na ubochi ugbu a The Verdict with Judge Hatchett, na Onye mmekọ ntọala na ụlọ ọrụ iwu obodo, The Hatchett Firm.
Quick Facts Personal details, Born ...
Close
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika ![]() |
Aha enyere | Glenda ![]() |
aha ezinụlọ ya | Hatchett ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 31 Mee 1951, 1952 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Atlanta ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | onye ọka iwu, Onye òká ikpe, Odee akwụkwọ, motivational speaker, Onye ntaakụkọ ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Mount Holyoke College ![]() |
agbụrụ | Ndi Afrika nke Amerika ![]() |
Close