Francisca
From Wikipedia, the free encyclopedia
Francisca (ma ọ bụ francesca) bụ anyụike a na-atụba nke Ndị Frank ji mee ihe dị ka ngwá agha n'oge mmalite oge etiti, n'etiti ha bụ ngwá agha mba n'oge Ndị Merovingian (ihe dị ka 500 ruo 750 AD). A maara na e ji ya mee ihe n'oge ọchịchị Charlemagne (768-814). [1] bụ ezie na a na-ejikọta ya na ndị Frank, Ndị Germany ndị ọzọ nke oge ahụ, gụnyere Ndị Anglo-Saxon, jikwa ya mee ihe; achọtawo ọtụtụ ihe atụ na England.
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/8/8b/Franziska.png/320px-Franziska.png)
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/0/0a/Franziska_b_1a.jpg/640px-Franziska_b_1a.jpg)