![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/4/4b/Forest_Whitaker_by_Gage_Skidmore.jpg/640px-Forest_Whitaker_by_Gage_Skidmore.jpg&w=640&q=50)
Forest Whitaker
Onye Amerika na-eme ihe nkiri, onye na-emepụta ihe, onye nduzi na onye na-akwado ya / From Wikipedia, the free encyclopedia
Forest Whitaker (mù yá na 15 Julaị 1961) bu onye Amerikạ bu ọmẹka. O mẹrịrị ihe onyinye ha na kpo Oscar maka o no na enyọ-na-ga ha kporo The Last King of Scotland, o mere ka Idi Amin na enyọ-na-ga nka hu. O mẹrịrị kwa ihe onyinye Golden Globe, na BAFTA. O bu Afrikan Amerikan ánó onye mẹrịrị onyinye Oscar maka Ọmẹka nke Nwoke di Mma, nạ o ná jé na Ijẹ Sidney Poitier, Denzel Washington, and Jamie Foxx. Mmpá Forest Whitaker bụ kwa onye Igbo ma mma ya bu onye Ghana.
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Forest Whitaker ![]() |
Aha ọmụmụ | Forest Steven Whitaker ![]() |
Aha enyere | Forest, Steven ![]() |
aha ezinụlọ ya | Whitaker ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Julaị 1961 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Longview ![]() |
Dị/nwunye | Keisha Nash ![]() |
nwa | True Whitaker, Sonnet Noel Whitaker, otom whitaker, Osian Whitaker ![]() |
Asụsụ obodo | Bekee ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee ![]() |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee ![]() |
Ọkwá o ji | UNESCO Goodwill Ambassador ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1982 ![]() |
affiliation string | Whitaker Peace & Development Initiative ![]() |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Democratic Party ![]() |
lifestyle | vegetarianism ![]() |
ụdị egwuregwu | karate ![]() |
so na | World Economic Forum Annual Meeting 2017 ![]() |
ihe nkiri | Forest Whitaker filmography ![]() |
ụdị | comedy film, drama fiction ![]() |
ahọpụtara maka | Academy Award for Best Actor ![]() |
kọwara na URL | https://www.tekstowo.pl/wykonawca,whitaker.html ![]() |
ụdị metụtara | Category:Films directed by Forest Whitaker ![]() |
Close
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/b/b0/ForestWhitaker.jpg/640px-ForestWhitaker.jpg)
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/b/bf/Forest_Whitaker.jpg/320px-Forest_Whitaker.jpg)
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/5/56/Forest_Whitaker_2014.jpg/640px-Forest_Whitaker_2014.jpg)