![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/f/f3/Esan_West_Local_Government_Secretariat%252C_Ekpoma.jpg/640px-Esan_West_Local_Government_Secretariat%252C_Ekpoma.jpg&w=640&q=50)
Esan West
From Wikipedia, the free encyclopedia
Esan West bụ ọchịchị ime obodo na steeti Edo, Naijiria . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Ekpoma .
More information mba/obodo, dị na ngalaba nhazi mpaghara ...
mba/obodo | Naijiria ![]() |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ȯra Edo ![]() |
nhazi ọnọdụ | 6°45′12″N 6°4′26″E, 6°39′42″N 6°7′45″E ![]() |
Close
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/f/f3/Esan_West_Local_Government_Secretariat%2C_Ekpoma.jpg/640px-Esan_West_Local_Government_Secretariat%2C_Ekpoma.jpg)
Ọ nwere mpaghara 502 km 2 na Esan West (Ekpoma) nwere ọnụ ọgụgụ mmadụ karịrị 190,000 nke mejupụtara nwoke toro eto karịrị 60,000 na ụmụ nwanyị toro eto karịrị 60,000. Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ 310. [1]
O nwere mpaghara 502 km2 yana njupụta nke 333.3 / km 2 [2016] [ 2 [2]