![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/7/7a/12._Emma_Hayes_%252821964566975%2529_%2528cropped%2529.jpg/640px-12._Emma_Hayes_%252821964566975%2529_%2528cropped%2529.jpg&w=640&q=50)
Emma Hayes
From Wikipedia, the free encyclopedia
Emma Carol Hayes OBE (amụrụ na 18 Ọktoba afo 1976) bụ onye njikwa bọọlụ Bekee ọkachamara. Ugbu a ọ bụ onye njikwa FA WSL club Chelsea Women . [1] Ọ rụrụ ọrụ mbụ dị ka onye isi nchịkwa na onye isi ọrụ egwuregwu bọọlụ maka Chicago Red Stars [2] nke 'footboolu' ụmụ nwanyị Ọkachamara Soccer na United States site na 2008 ruo 24 Méé 2010. [3]
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Obodoézè Nà Ofú ![]() |
obodo maka egwuregwu | England ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Emma Hayes ![]() |
Aha enyere | Emma ![]() |
aha ezinụlọ ya | Hayes ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 18 Ọktoba 1976 ![]() |
Ebe ọmụmụ | London Borough of Camden ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ, association football coach ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Liverpool, Liverpool Hope University, Parliament Hill School ![]() |
onye nsonye òtù egwuregwu | Chelsea F.C. Women ![]() |
coach of sports team | Long Island Rough Riders, Iona University, Chicago Red Stars, Chelsea F.C. Women ![]() |
ụdị egwuregwu | Footbọl ![]() |
Ihe nrite | Onye otu Order nke Alaeze Ukwu Britain, Onye isi nke Order nke Alaeze Ukwu Britain ![]() |
Close