Ekwe
Ọ bụ ngwa egwu Igbo nke a makwaara dị ka ogene osisi a na-eji agba egwu dịka Ogbongelenge, Agborogwu/Ekereagwu, Iri-agha, Okanga, Atilogwu, Adamma, Atu, Abianshi, Ikorodo, Ode na Nkwa-umuagbogho. From Wikipedia, the free encyclopedia

Ekwe bụ ngwa egwu ọdịnala ndị Igbo . Ekwe bụ ụdị ngwa égwu nwere oghere n'ime osisi a kpọpụtara akpọputa. Osisi eji eme ekwe na-abụkarị ogwe osisi. Ekwe na-abịa n'ụdị dị iche iche, nhazi ya na-esite na ebumnuche eji eme ya. Enwere ike iji ekwe mee emume omenala, ma ọ bụ were ya mee egwu. A na-ejikwa ekwe ezikorita ozi dị ka ụdị mkparịta ụka, nye ndị ọzọ nọ n'ebe dị anya n'oge gara aga. Ekwe na-enye uda dị iche iche ma n'oge emume ma n'oge mberede. [1]
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.
Every time you click a link to Wikipedia, Wiktionary or Wikiquote in your browser's search results, it will show the modern Wikiwand interface.
Wikiwand extension is a five stars, simple, with minimum permission required to keep your browsing private, safe and transparent.