From Wikipedia, the free encyclopedia
Ekpeye (Ekpe-yeh) bụ ndị a na-ahụtakarị
Akụkụ nke | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
---|---|
mba/obodo | Naijiria |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Rivers state |
dịka òtù ntà maọbụ obere òtù ndị Igbo na Steeti Rivers, Naịjiria . [1] [2] [3] [4] [5] Ha na-asụ asụsụ Ekpeye.
Ndị Ekpeye si na Anioma dị na Steeti Delta, Egbema dị na Steeti Imo, na Igbanke bụ obodo ndị Igbo dị na Steeti Edo ugbua. Mpaghara ọdịnala ha dị na mpaghara ebe mmanụ bara ụba, ma, ndị Ekpeye emeela mkpesa banyere àmụmà ọchịchị Naijiria dịka o siri metụta enyeghị ego zuru òkè maka mbibi gburugburu ebe obibi ha. Ya bụ ịtụ mgbere mmanụ emebiela nkesà akụnụba. Na nsonso a, e guzobere òtù a maara dịka 'Movement for the Survival and Advancement of Ekpeye Ethnic Nationality' iji guzogide mgbanwe na-eyi omenaala Ekpeye égwù. [6]
Ndị Ekpeye na-asụ asụsụ Ekpeye.
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.
Every time you click a link to Wikipedia, Wiktionary or Wikiquote in your browser's search results, it will show the modern Wikiwand interface.
Wikiwand extension is a five stars, simple, with minimum permission required to keep your browsing private, safe and transparent.