![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/f/f1/Dorothy_Thompson_1920.jpg/640px-Dorothy_Thompson_1920.jpg&w=640&q=50)
Dorothy Thompson
From Wikipedia, the free encyclopedia
Dorothy Celene Thompson (July 9, 1893 na January 30, 1961) bụ onye nta akụkọ America na onye mgbasa ozi redio. Ọ bụ onye nta akụkọ America mbụ a chụpụrụ na Nazi Germany n'afọ 1934 ma bụrụ otu n'ime ụmụ nwanyị ole na ole na-akọ akụkọ na redio n'oge afọ 1930.[1][2] Ụfọdụ ndị na-ewere Thompson dị ka "Nwunye Mbụ nke American Journalism" ma bụrụ onye magazin Time nabatara n'afọ 1939 dịka onye ya na Eleanor Roosevelt hà nhata.[3]
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika ![]() |
Aha enyere | Dorothy ![]() |
aha ezinụlọ ya | Thompson ![]() |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 9 Julaị 1893 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Lancaster ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 30 Jenụwarị 1961 ![]() |
Ebe ọ nwụrụ | Lisbon ![]() |
ihe kpatara ọnwụ | heart failure ![]() |
Dị/nwunye | Sinclair Lewis, Joseph Bard, Maxim Kopf ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye ntaakụkọ, Odee akwụkwọ ![]() |
ụdị ọrụ ya | oru nta akuko, radio journalism ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Syracuse University, Illinois Institute of Technology ![]() |
Oge ọrụ ya (njedebe) | 1961 ![]() |
Ọmụma Mmekọahụ | bisexuality ![]() |
Onye òtù nke | American Academy of Arts and Letters ![]() |
Close