![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/c/c7/Damon_Dash_by_David_Shankbone.jpg/640px-Damon_Dash_by_David_Shankbone.jpg&w=640&q=50)
Damon Dash
Onye isi egwu si Amerika / From Wikipedia, the free encyclopedia
Damon Anthony Dash (amụrụ na Mee 3, 1971) bụ ónyé ọchụnta ego America na ónyé isi ndekọ.[1] A maara Dash nke ọma dị ka onye guzobere Roc-A-Fella tinyere Jay-Z na Kareem Burke.[2]
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/c/c7/Damon_Dash_by_David_Shankbone.jpg/640px-Damon_Dash_by_David_Shankbone.jpg)
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika ![]() |
Aha enyere | Damon ![]() |
aha ezinụlọ ya | Dash ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Mee 1971 ![]() |
Ebe ọmụmụ | New York City ![]() |
Dị/nwunye | Aaliyah, Rachel Roy ![]() |
Asụsụ obodo | Bekee ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee ![]() |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Dwight School, Manhattan Center for Science and Mathematics, PS 6 ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1990 ![]() |
Ọnọdụ ahụike | type-1 diabetes ![]() |
Close