![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/0/08/Sede_C%25C3%25A1ritas_Asturias.jpg/640px-Sede_C%25C3%25A1ritas_Asturias.jpg&w=640&q=50)
Caritas Spain
From Wikipedia, the free encyclopedia
Caritas Spain ("Cáritas España" n'asụsụ Spanish) bụ ọgbakọ ọrụ nke Chọọchị Katọlik na Spen maka ọrụ ebere na enyemaka ọha, nke ọgbakọ Episcopal Spanish hiwere.
More information Oge/afọ mmalite, mba/obodo ...
Oge/afọ mmalite | 1947 ![]() |
---|---|
mba/obodo | Spain ![]() |
Isi ọgbaka | Caritas Internationalis ![]() |
ọdịdị isi ụlọ ọrụ | Spain ![]() |
Ihe nrite | Gran Cruz de la Orden Civil de Sanidad ![]() |
webụsaịtị | http://www.caritas.es ![]() |
Close
Na 9 Maachị 1981 edebanye aha ya dị ka ụlọ ọrụ okpukpe na Ministri ikpe ziri ezi nke Spain. [1]