![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/f/fd/Phospholipid.svg/langig-640px-Phospholipid.svg.png&w=640&q=50)
Amphiphile
From Wikipedia, the free encyclopedia
Amphiphile maobu amphipath bu chemical compound nke nwere njirimara hydrophilic na lipophilic. [1] compound ahu ka ana na akpo amphiphilic maobu amphipathic.
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/f/fd/Phospholipid.svg/251px-Phospholipid.svg.png)
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/c/c6/Phospholipids_aqueous_solution_structures.svg/320px-Phospholipids_aqueous_solution_structures.svg.png)
Amphiphilic compound nwere surfactant nke ana akpo ncha mama ha di iche na ncha odinala. Phospholipid amphiphiles newre nnukwu mbara nke cell membranes.
Amphiles bụ ihe ndabere maka ọtụtụ ebe nyocha na kemịkal na biochemistry, ọkachasị nke lipid polymorphism.
A na-akpọ ngwakọta ndị nwere hydrophilic n'akụkụ abụọ nke molecule bolaamphiphilic. micelles ha na-emepụta na ngụkọta bụ prolate.