Alain Connes
From Wikipedia, the free encyclopedia
Alain Connes ( [alɛ̃ kɔn]; amụrụ n'ubochi mbụ n'ọnwa Eprel afọ 1947 na Draguignan) bụ ónyé France na-eme mgbakọ na mwepụ, nke a maara màkà onyinye ya na ọmụmụ nke algebra na geometry na-abụghị commutative. Ọ bụ prọfesọ na Collège de France, Institut des Hautes Études Scientifiques, Ohio State University na Vanderbilt University. [1][2] Enyere ya Ihe nrite Fields n'afọ 1982. [3] [4]
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/b/be/Alain_Connes.jpg/233px-Alain_Connes.jpg)