Adewale Akinnuoye-Agbaje
From Wikipedia, the free encyclopedia
Adewale Akinnuoye-Agbaje (/ «ædeɪˈwɑːleɪ ′nuːeɪ ɑːˈbɑːdʒeɪ/; amụrụ n'abalị iri abụọ na abụọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1967) bụ onye na-eme ihe nkiri, onye nduzi, na onye bụbu onye nlereanya ejiji nke a maara maka ọrụ ya dị ka Simon Adebisi na Oz, Lock-Nah na The Mummy Returns, Nykwana Wombosi na The Bourne Identity, Kurse na Thor: The Dark World, Killer Croc na Suicide Squad, Mr. Eko na Lost, Malko na oge nke ise nke usoro HBO Game of Thrones, na Dave Duerson na NFL biopic drama Concussion .[1][2]
Quick Facts Born, Other names ...
Adewale Akinnuoye-Agbaje | |
---|---|
Born | (1967-08-22) 22 Ọgọstụ 1967 (age 56) Islington, London, England |
Other names | Adewalé, Triple A |
Alma mater | King's College London University of London International Programme |
Occupation | Actor, director, fashion model, producer, writer, |
Years active | 1994–present |
Close
Akinnuoye-Agbaje's feature directorial debut, Farming, wrapped production in 2017 and had its world premiere at the 2018 Toronto International Film Festival.[3][4][5]