From Wikipedia, the free encyclopedia
Dwarfism | |
---|---|
Other names | Restricted growth, dwarf, little person (LP), person of short stature |
A man in Columbus, Indiana, with dwarfism caused by achondroplasia | |
Pronunciation |
|
Types | Proportionate, disproportionate[1] |
Causes | Short parents, growth hormone deficiency, genetic disorders[1] |
Diagnostic method | Height < Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:Convert/data' not found.[2] |
Treatment | Based on the cause[3] |
Medication | Growth hormone therapy[3] |
Prognosis | Generally normal life expectancy[2] |
Frequency | ~2.5% (USA)[4] |
AKAKPỌ
Mpe
Obere mmadụ
Onye mkpumkpu
Akakpọ (àkàkpọ́)
mkpirikpi aka ná ụkwụ
Ógbè isi
Nne na Nna perempe ,
Ụkọ homonụ eji eto eto
site na ihe kpatara ya.
Ịwa ahụ
Akakpọ bụ mgbe mmadụ dị fere mkpụmkpụ ọke. A na-akọwa nke a mgbe ụfọdụ dị ka onye etorughi ogo etu o kwesịrị ma ọ bụ onye erughị 147 sentimita (4) (4 in). E nwere ụdị Akakpọ abụọ . Ha bụ Akakpọ na-enweghị atụ nke nwere aka mkpụmkpụ na Akakpọ nwere aka mkpirikpi na ahụ mkpirikpi Amamihe dị nọọ mma dịka atụmanya ndụ. Mgbaàmà ndị ọzọ nwere ike ịdabere na ihe kpatara ma ọ bụ ihe butere ya bụ Akakpọ .
Ihe kachasị akpata mmadụ ị bụ Akakpọ bụ inwe nne na nna dị mkpụmkpụ; ọ bụ ezie na mmadụ nwere ike ịda Akakpọ n'ihi ụkọ homonu eji-eto eto, ya naỌnọdụ mkpụrụ ndụ ihe nketa ndị ọzọ.[1] Akakpọ aka ná ukwu mkpirisi bụ ihe a na-ahụkarị n'ihi achondroplasia.[1] Ihe karịrị ọnọdụ 300 nwere ike ịkpata mmadu ịda Akakpọ Nnyocha nwere ike ime tupu, ma ọ bụ oge ụfọdụ mgbe amuchara.[1][1]
Ihe kachasị akpata mmadụ ị bụ Akakpọ bụ inwe nne na nna dị mkpụmkpụ; ọ bụ ezie na mmadụ nwere ike ịda Akakpọ n'ihi ụkọ homonu eji-eto eto, ya na ọnọdụ mkpụrụ ndụ ihe nketa ndị ọzọ.[1] Akakpọ aka ná ukwu mkpirisi bụ ihe a na-ahụkarị n'ihi ihe Bekee kpọrọ achondroplasia.[1]
Ihe karịrị ọnọdụ 300 nwere ike ịkpata mmadu ịda Akakpọ. Nnyocha nwere ike ime tupu, ma ọ bụ oge ụfọdụ mgbe amuchara nwa.1][1]physiotherapy na ọlụ Bekee na mgbanwe nke gburugburu ebe obibi ndị mmadụ na etinye kwa aka n'ihe na ebute Akakpọ.1] [5] Ụmụ nwanyị na-arịa ọrịa na-enweghị atụ, chọọ ịmụ nwa,aga ịwa ha ahụ.[6]
Ihe kachasị akpata mmadụ ị bụ Akakpọ bụ inwe nne na nna dị mkpụmkpụ; ọ bụ ezie na mmadụ nwere ike ịda Akakpọ n'ihi ụkọ homonu eji-eto eto, ya naỌnọdụ mkpụrụ ndụ ihe nketa ndị ọzọ.[1] Akakpọ aka ná ukwu mkpirisi bụ ihe a na-ahụkarị n'ihi achondroplasia.[1] Ihe karịrị ọnọdụ 300 nwere ike ịkpata mmadu ịda Akakpọ Nnyocha nwere ike ime tupu, ma ọ bụ oge ụfọdụ mgbe amuchara.[1][1]physiotherapy na mgbanwe nke gburugburu ebe obibi ndị mmadụ. [1] [7] Ụmụ nwanyị na-arịa ọrịa na-enweghị atụ, chọọ ịmụ nwa,aga ịwa ha ahụ.[6]".[8] N'akụkọ ihe mere eme, a na-eji okwu ahụ bụ "Akakpọ "ma ugbu ana'elekarị okwu a anya ugbu a dị ka mkparị.[9][6] Ana akpapu karị ma na emegbu kwa ndị oke mpe maọbụ Akakpọ metụtara 4] Ndị otu nkwado na enyere ndị dị otú a aka.[10]
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.
Every time you click a link to Wikipedia, Wiktionary or Wikiquote in your browser's search results, it will show the modern Wikiwand interface.
Wikiwand extension is a five stars, simple, with minimum permission required to keep your browsing private, safe and transparent.